Zaalouk
Ọdịdị
Zaalouk
| Obere ụdị nke | side dish |
|---|---|
| Akara ala | زعلوك |
| Mba/obodo | Morocco |
| Mba osi | Morocco |
| Ihe ejị mee ya | eggplant, bell pepper, otuboala |
| Okpomọkụ nri | room temperature |
| Ụdị nri | appetizer |
Zaalouk ma ọ bụ Zalouk [1] ( Berber : ⵣⴰⵄⵍⵓⴽ Moroccan Arabic ) bụ salad Moroccan nke eggplant na tomato esiri esi . [2] Mgbe emechara ya, a na-ejikọta eggplant na tomato ma gbanye ya na ngwa nri na galik.
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Acevedo, C. (23 April 2015). "Little Morocco wows with pop-up dinner". The Des Moines Register. Retrieved 15 May 2015.
- ↑ Sampson, Susan (February 27, 2009). "Zaalouk (Moroccan eggplant salad)". Toronto Star. Retrieved 10 May 2015.